1 Ndị Eze 2:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Eze wee mee Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha n’ọnọdụ ya;+ eze mekwara Zedọk onye nchụàjà n’ọnọdụ Abayata.+ Ezikiel 43:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Nye ụmụ Livaị bụ́ ndị nchụàjà,+ ndị si n’agbụrụ Zedọk,+ ndị na-abịakwute m+ ijere m ozi, nwa oké ehi si n’ìgwè ehi gị, ka ọ bụrụ àjà mmehie,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+
35 Eze wee mee Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha n’ọnọdụ ya;+ eze mekwara Zedọk onye nchụàjà n’ọnọdụ Abayata.+
19 “‘Nye ụmụ Livaị bụ́ ndị nchụàjà,+ ndị si n’agbụrụ Zedọk,+ ndị na-abịakwute m+ ijere m ozi, nwa oké ehi si n’ìgwè ehi gị, ka ọ bụrụ àjà mmehie,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+