1 Ndị Eze 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee jiri mbadamba osisi sida wuo mgbidi ụlọ ahụ n’ime. Malite n’ala ụlọ ahụ ruo ná ntụhie uko ya, o ji osisi machie ime ya; o wee jiri mbadamba osisi junipa machie ala ụlọ ahụ.+ 2 Ihe E Mere 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O ji osisi junipa kụchie nnukwu ụlọ ahụ,+ were ọlaedo dị mma+ machie ya, ọ tụkwara nkwụ+ na ụdọ ígwè+ n’ahụ́ ya.
15 O wee jiri mbadamba osisi sida wuo mgbidi ụlọ ahụ n’ime. Malite n’ala ụlọ ahụ ruo ná ntụhie uko ya, o ji osisi machie ime ya; o wee jiri mbadamba osisi junipa machie ala ụlọ ahụ.+
5 O ji osisi junipa kụchie nnukwu ụlọ ahụ,+ were ọlaedo dị mma+ machie ya, ọ tụkwara nkwụ+ na ụdọ ígwè+ n’ahụ́ ya.