Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 8:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Mozis wee gbuo ya,+ were ọbara ya+ ma jiri mkpịsị aka ya tee ya na mpi ebe ịchụàjà ahụ gburugburu wee sachapụ ebe ịchụàjà ahụ mmehie, ma ọ wụsara nke fọdụrụ n’ọbara ahụ n’ala ebe ịchụàjà ahụ, ka o wee doo ya nsọ maka ikpuchi mmehie+ n’elu ya.

  • Levitikọs 16:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ọ ga-ejikwa mkpịsị aka ya fesa+ ọbara ahụ n’elu ya ugboro asaa wee mee ka ọ dị ọcha, dookwa ya nsọ pụọ n’adịghị ọcha nke ụmụ Izrel.

  • Ndị Hibru 9:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Ya mere, ọ dị mkpa na e si n’ụzọ ndị a+ mee ka ihe nnọchiteanya ndị bụ́ ihe atụ+ nke ihe ndị dị n’eluigwe dị ọcha, ma jiri àjà ndị ka àjà ndị dị otú ahụ mma mee ka ihe ndị dị n’eluigwe n’onwe ha dị ọcha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya