-
Ezikiel 48:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 “Onyinye a dum dị puku kubit iri abụọ na ise n’ogologo, dịrịkwa puku kubit iri abụọ na ise n’obosara. Unu ga-enye ala nke akụkụ anọ ya hà nhata ka ọ bụrụ onyinye dị nsọ, tinyere ala nke obodo ahụ.
-