Jenesis 48:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugbu a, ụmụ gị ndị ikom abụọ ndị a mụụrụ gị n’ala Ijipt tupu mụ abịakwute gị n’Ijipt ebe a, ha bụ nke m.+ Ifrem na Manase ga-abụ nke m dị ka Ruben na Simiọn.+ Joshụa 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ókè nke ala ụmụ Ifrem, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ, ee, ókè nke ihe nketa ha n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ Atarọt-ada,+ ruo Bet-horọn Mgbago;+ Joshụa 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jọshụa wee gwa ụlọ Josef, ya bụ, Ifrem na Manase, sị: “Unu dị ọtụtụ, unu dịkwa ike nke ukwuu.+ Unu ekwesịghị inweta otu òkè,+
5 Ugbu a, ụmụ gị ndị ikom abụọ ndị a mụụrụ gị n’ala Ijipt tupu mụ abịakwute gị n’Ijipt ebe a, ha bụ nke m.+ Ifrem na Manase ga-abụ nke m dị ka Ruben na Simiọn.+
5 Ókè nke ala ụmụ Ifrem, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ, ee, ókè nke ihe nketa ha n’ebe ọwụwa anyanwụ bụ Atarọt-ada,+ ruo Bet-horọn Mgbago;+
17 Jọshụa wee gwa ụlọ Josef, ya bụ, Ifrem na Manase, sị: “Unu dị ọtụtụ, unu dịkwa ike nke ukwuu.+ Unu ekwesịghị inweta otu òkè,+