Levitikọs 26:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 mgbe ahụ, aghaghị m iji ọnụma m jee ije megide unu,+ ee, mụ onwe m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+ Diuterọnọmi 32:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-eme ka ọtụtụ ọdachi dakwasị ha;+M ga-agba ha akụ́ m.+ Jeremaya 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ bụ oké mbibi ka e tiri mkpu ya, n’ihi na e bukọrọwo ihe niile dị n’ala a dum.+ Na mberede, e bibiwo ụlọikwuu m,+ n’otu ntabi anya, e bibikwara ákwà ụlọikwuu m.
28 mgbe ahụ, aghaghị m iji ọnụma m jee ije megide unu,+ ee, mụ onwe m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+
20 Ọ bụ oké mbibi ka e tiri mkpu ya, n’ihi na e bukọrọwo ihe niile dị n’ala a dum.+ Na mberede, e bibiwo ụlọikwuu m,+ n’otu ntabi anya, e bibikwara ákwà ụlọikwuu m.