Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 21:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ya mere, ndị ikom obodo ya, ndị okenye na ndị a ma ama bi n’obodo ya, mere nnọọ dị ka Jezibel ziri ha, dị nnọọ ka e dere n’akwụkwọ ozi ndị o zigaara ha.+

  • Abụ Ọma 74:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  9 Anyị ahụghị ihe e ji mara anyị; e nwekwaghị onye amụma,+

      Ọ dịghị onye n’ime anyị nke maara mgbe ihe a ga-adịru.

  • Jeremaya 18:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ha wee sị: “Bịanụ ka anyị chepụta ihe anyị ga-eme Jeremaya,+ n’ihi na iwu agaghị akọ ụkọ n’ọnụ ndị nchụàjà,+ ndụmọdụ agaghị akọ ụkọ n’ọnụ onye maara ihe, okwu agaghịkwa akọ ụkọ n’ọnụ onye amụma.+ Bịanụ ka anyị were ire anyị mee ya ihe,+ ka anyị gharakwa ịṅa ntị n’ihe ọ bụla ọ na-ekwu.”

  • Abụ Ákwá 2:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  9 Ọnụ ụzọ ámá ya+ niile emiela ala. O bibiwo ihe niile e ji atụchi ha, kụriekwa ha.

      Eze ya na ndị isi ya nọ n’ime mba dị iche iche.+ E nweghị iwu ọ bụla.+

      Ndị amụma ya ahụghịkwa ọhụụ ọ bụla site n’aka Jehova.+

  • Ezikiel 20:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 “Nwa nke mmadụ, gwa ndị okenye Izrel okwu, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ùnu bịara ka unu jụọ m ase?+ ‘Dị nnọọ ka m dị ndụ, unu agaghị ajụta m ihe ọ bụla,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya