24 Josaya kpochapụkwara ndị na-agba afa+ na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu+ nakwa terafim+ na arụsị na-asọ oyi ka nsị+ na ihe arụ+ niile ndị a hụrụ n’ala Juda nakwa na Jeruselem, ka o wee mezuo ihe e kwuru n’iwu+ ahụ e dere n’akwụkwọ+ ahụ Hilkaya onye nchụàjà hụrụ n’ụlọ Jehova.+