Ezikiel 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị ikom iri asaa+ n’ime ndị okenye ụlọ Izrel, ha na Jeazanaya nwa Shefan,+ guzo n’ihu ihe ndị ahụ, onye nke ọ bụla jikwa ihe e ji etinye ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’aka ya, ísì ụtọ nke ihe nsure ọkụ ahụ nọkwa na-arịgo.+
11 Ndị ikom iri asaa+ n’ime ndị okenye ụlọ Izrel, ha na Jeazanaya nwa Shefan,+ guzo n’ihu ihe ndị ahụ, onye nke ọ bụla jikwa ihe e ji etinye ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’aka ya, ísì ụtọ nke ihe nsure ọkụ ahụ nọkwa na-arịgo.+