Ezikiel 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha agakwaghị eji arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị na ihe arụ ha nakwa njehie ha niile merụọ onwe ha;+ m ga-azọpụtakwa ha n’ebe obibi ha niile bụ́ ebe ha nọ mee mmehie, m ga-emekwa ka ha dị ọcha,+ ha ga-abụkwa ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha.+
23 Ha agakwaghị eji arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị na ihe arụ ha nakwa njehie ha niile merụọ onwe ha;+ m ga-azọpụtakwa ha n’ebe obibi ha niile bụ́ ebe ha nọ mee mmehie, m ga-emekwa ka ha dị ọcha,+ ha ga-abụkwa ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha.+