Ezikiel 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee matịa ihe yiri aka+ jide m na ntutu isi m. Mmụọ+ wee bulie m bugoo m n’agbata elu ala na eluigwe wee bute m Jeruselem n’ọhụụ Chineke,+ n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ime+ nke chere ihu n’ebe ugwu, n’ebe ihe oyiyi ekworo nke na-akpali ikwo ekworo dị.+ Ndị Hibru 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O kwukwara banyere ndị mmụọ ozi, sị: “O mere ka ndị mmụọ ozi ya bụrụ mmụọ, meekwa ka ndị ya na-ejere ọha mmadụ ozi bụrụ ire ọkụ.”+
3 O wee matịa ihe yiri aka+ jide m na ntutu isi m. Mmụọ+ wee bulie m bugoo m n’agbata elu ala na eluigwe wee bute m Jeruselem n’ọhụụ Chineke,+ n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ime+ nke chere ihu n’ebe ugwu, n’ebe ihe oyiyi ekworo nke na-akpali ikwo ekworo dị.+
7 O kwukwara banyere ndị mmụọ ozi, sị: “O mere ka ndị mmụọ ozi ya bụrụ mmụọ, meekwa ka ndị ya na-ejere ọha mmadụ ozi bụrụ ire ọkụ.”+