2 Ndị Kọrịnt 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Amaara m otu onye ya na Kraịst dị n’otu, onye e bupụrụ+ otú ahụ wee buga ya n’eluigwe nke atọ, afọ iri na anọ gara aga—ma ọ̀ bụ n’anụ ahụ́, amaghị m, ma ọ̀ bụ na ọ bụghị n’anụ ahụ́, amaghị m; Chineke maara.
2 Amaara m otu onye ya na Kraịst dị n’otu, onye e bupụrụ+ otú ahụ wee buga ya n’eluigwe nke atọ, afọ iri na anọ gara aga—ma ọ̀ bụ n’anụ ahụ́, amaghị m, ma ọ̀ bụ na ọ bụghị n’anụ ahụ́, amaghị m; Chineke maara.