Ezikiel 20:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 M ga-ekpochapụkwa ndị na-enupụrụ m isi na ndị na-emebi iwu+ m n’etiti unu, n’ihi na n’ala ha biri dị ka ọbịa ka m ga-esi kpọpụta ha, ma ha agaghị abata n’ala Izrel;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+
38 M ga-ekpochapụkwa ndị na-enupụrụ m isi na ndị na-emebi iwu+ m n’etiti unu, n’ihi na n’ala ha biri dị ka ọbịa ka m ga-esi kpọpụta ha, ma ha agaghị abata n’ala Izrel;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+