Ilu 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe dị oké ọnụ ahịa agaghị aba uru n’ụbọchị oké iwe,+ ma, ọ bụ ezi omume ga-anapụta mmadụ n’ọnwụ.+ Jeremaya 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee sị m: “Ọ bụrụgodị na Mozis+ na Samuel+ eguzoro n’ihu m, mkpụrụ obi m agaghị adị n’ebe ndị a nọ.+ A ga-achụpụ ha n’ihu m, ka ha pụọ.+
15 Jehova wee sị m: “Ọ bụrụgodị na Mozis+ na Samuel+ eguzoro n’ihu m, mkpụrụ obi m agaghị adị n’ebe ndị a nọ.+ A ga-achụpụ ha n’ihu m, ka ha pụọ.+