Levitikọs 26:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-eme ka anụ ọhịa bata n’etiti unu,+ ha ga-agbawa unu aka ụmụ+ ma gbuchapụ anụ ụlọ unu, meekwa ka ọnụ ọgụgụ unu belata, ụzọ unu ga-atọgbọkwa chakoo.+ 2 Ndị Eze 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, ọ tụgharịrị wee hụ ha ma kọchaa+ ha n’aha Jehova. Nne anụ ọhịa bea+ abụọ wee si n’ọhịa pụta dọrie ụmụaka iri anọ na abụọ n’ime ha.+
22 M ga-eme ka anụ ọhịa bata n’etiti unu,+ ha ga-agbawa unu aka ụmụ+ ma gbuchapụ anụ ụlọ unu, meekwa ka ọnụ ọgụgụ unu belata, ụzọ unu ga-atọgbọkwa chakoo.+
24 N’ikpeazụ, ọ tụgharịrị wee hụ ha ma kọchaa+ ha n’aha Jehova. Nne anụ ọhịa bea+ abụọ wee si n’ọhịa pụta dọrie ụmụaka iri anọ na abụọ n’ime ha.+