Jeremaya 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Eze Zedekaya+ nwa Josaya+ wee malite ịchị n’ọnọdụ Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn mere eze na-achị ala Juda.+ Ezikiel 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ kpọkwaara otu n’ime ụmụ eze,+ ya na ya wee gbaa ndụ, o wee mee ka ọ ṅụọ iyi.+ Ọ kpụkwaara ndị isi ala ahụ,+
37 Eze Zedekaya+ nwa Josaya+ wee malite ịchị n’ọnọdụ Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn mere eze na-achị ala Juda.+
13 Ọ kpọkwaara otu n’ime ụmụ eze,+ ya na ya wee gbaa ndụ, o wee mee ka ọ ṅụọ iyi.+ Ọ kpụkwaara ndị isi ala ahụ,+