Jeremaya 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-eme ka ha ghọọrọ alaeze niile nke ụwa ihe na-akpata ịma jijiji+ n’ihi Manase nwa Hezekaya, bụ́ eze Juda, n’ihi ihe o mere na Jeruselem.+ Jeremaya 31:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “N’oge ahụ, ha agakwaghị asị, ‘Ọ bụ nna anyị hà rachara mkpụrụ vaịn na-achaghị acha, ma, ọ bụ ụmụ ha ka ezé na-eri izizi.’+ Abụ Ákwá 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ ndị nna nna anyị mehiere.+ Ha anọkwaghị. Anyị na-ata ahụhụ njehie ha.+
4 M ga-eme ka ha ghọọrọ alaeze niile nke ụwa ihe na-akpata ịma jijiji+ n’ihi Manase nwa Hezekaya, bụ́ eze Juda, n’ihi ihe o mere na Jeruselem.+
29 “N’oge ahụ, ha agakwaghị asị, ‘Ọ bụ nna anyị hà rachara mkpụrụ vaịn na-achaghị acha, ma, ọ bụ ụmụ ha ka ezé na-eri izizi.’+