Ọnụ Ọgụgụ 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị inyom ahụ wee bịa kpọọ ndị Izrel ka ha bịa maka àjà ha na-achụrụ chi ha,+ ndị Izrel wee malite iri ihe oriri na ịkpọrọ chi ha isiala.+ Ezikiel 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị o doro anya na ha bụ ndị nkwutọ nọ n’ime gị, ka ha wee wụfuo ọbara;+ ha anọwokwa n’elu ugwu rie nri n’ime gị.+ Ha emewo omume rụrụ arụ n’ime gị.+
2 Ndị inyom ahụ wee bịa kpọọ ndị Izrel ka ha bịa maka àjà ha na-achụrụ chi ha,+ ndị Izrel wee malite iri ihe oriri na ịkpọrọ chi ha isiala.+
9 Ndị o doro anya na ha bụ ndị nkwutọ nọ n’ime gị, ka ha wee wụfuo ọbara;+ ha anọwokwa n’elu ugwu rie nri n’ime gị.+ Ha emewo omume rụrụ arụ n’ime gị.+