Levitikọs 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụrụ na unu eresị mmadụ ibe unu ngwá ahịa ma ọ bụ zụta ihe n’aka mmadụ ibe unu, unu emejọla ibe unu.+ Ilu 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye na-eleda mmadụ ibe ya anya na-eme mmehie,+ ma obi ụtọ na-adịrị onye na-emere ndị nọ n’ahụhụ amara.+
14 Ọ bụrụ na unu eresị mmadụ ibe unu ngwá ahịa ma ọ bụ zụta ihe n’aka mmadụ ibe unu, unu emejọla ibe unu.+
21 Onye na-eleda mmadụ ibe ya anya na-eme mmehie,+ ma obi ụtọ na-adịrị onye na-emere ndị nọ n’ahụhụ amara.+