Levitikọs 25:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Anala ya ọmụrụ nwa, anakwala ya ụma,+ kama tụọ egwu Chineke gị;+ nwanne gị ga-esoro gị dịrị ndụ. Nehemaya 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M wee tụlee ya n’obi m ma malite ịkatọ+ ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị, m wee sị ha: “Ọmụrụ+ nwa ka unu na-anara, onye nke ọ bụla n’aka nwanne ya.” M mekwara ndokwa ka e nwee nnukwu nzukọ n’ihi ha.+
7 M wee tụlee ya n’obi m ma malite ịkatọ+ ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị, m wee sị ha: “Ọmụrụ+ nwa ka unu na-anara, onye nke ọ bụla n’aka nwanne ya.” M mekwara ndokwa ka e nwee nnukwu nzukọ n’ihi ha.+