Jeremaya 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Aṅawo m ntị+, anọwokwa m na-ege ntị.+ Otú ha si na-ekwu okwu ezighị ezi. Ọ dịghị onye na-echegharị n’ihe ọjọọ ya,+ sị, ‘Gịnị bụ ihe a m mere?’ Onye ọ bụla na-alaghachi n’ụzọ ndị ọzọ na-eso,+ dị ka ịnyịnya nke na-agbaga n’ọgbọ agha.
6 Aṅawo m ntị+, anọwokwa m na-ege ntị.+ Otú ha si na-ekwu okwu ezighị ezi. Ọ dịghị onye na-echegharị n’ihe ọjọọ ya,+ sị, ‘Gịnị bụ ihe a m mere?’ Onye ọ bụla na-alaghachi n’ụzọ ndị ọzọ na-eso,+ dị ka ịnyịnya nke na-agbaga n’ọgbọ agha.