Ndị Hibru 10:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Ma onye ezi omume m ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya,”+ ‘ọ bụrụkwa na ọ laa azụ, mkpụrụ obi m enweghị obi ụtọ n’ebe ọ nọ.’+ 2 Jọn 8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Lezienụ anya ka ihe ndị anyị rụpụtara ghara ifunahụ unu, kama ka unu nweta ụgwọ ọrụ zuru ezu.+
38 “Ma onye ezi omume m ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya,”+ ‘ọ bụrụkwa na ọ laa azụ, mkpụrụ obi m enweghị obi ụtọ n’ebe ọ nọ.’+