Abụ Ọma 50:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 I mere ihe ndị a, ma m gbachiri nkịtị.+I chere na m ga-adị ka gị.+M ga-abara gị mba,+ m ga-emekwa ka ihe i mere doo gị anya.+ Aịzaya 55:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,+ otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,+ otú ahụkwa ka echiche m dị elu karịa echiche unu.+ Jeremaya 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ́ bụghị gị mere onwe gị ihe a site n’ịhapụ Jehova bụ́ Chineke+ gị n’oge o du gị na-eje n’ụzọ?+
21 I mere ihe ndị a, ma m gbachiri nkịtị.+I chere na m ga-adị ka gị.+M ga-abara gị mba,+ m ga-emekwa ka ihe i mere doo gị anya.+
9 “N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,+ otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,+ otú ahụkwa ka echiche m dị elu karịa echiche unu.+