Abụ Ọma 92:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka ha wee na-akọ na Jehova bụ onye ezi omume.+Ọ bụ Oké Nkume m,+ onye na-adịghị eme ajọ omume.+ Ilu 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ nzuzu mmadụ na-agbagọ ụzọ ya,+ obi ya ewee na-eweso Jehova oké iwe.+