Job 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “N’ezie, a maara m na ọ bụ otú ahụ ka ọ dị.Ma olee otú mmadụ efu ga-esi bụrụ onye ziri ezi ma ya na Chineke nwee okwu ikpe?+
2 “N’ezie, a maara m na ọ bụ otú ahụ ka ọ dị.Ma olee otú mmadụ efu ga-esi bụrụ onye ziri ezi ma ya na Chineke nwee okwu ikpe?+