Hosia 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Gị onwe gị kwesịrị ịlọghachikwute Chineke gị,+ bụ́ onye nwere obiọma,*+ na-ekpe ikpe ziri ezi;+ nweekwa olileanya mgbe niile n’ebe Chineke gị nọ.+ Joel 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Dọwaakwanụ obi unu,+ ọ bụghị uwe unu;+ lọghachikwutenụ Jehova bụ́ Chineke unu, n’ihi na ọ na-eme amara, na-emekwa ebere,+ ọ dịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ obiọma*+ ya dịkwa ukwuu, ọdachi ahụ ga-ewutekwa ya.+ Matiu 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 sị: “Chegharịanụ,+ n’ihi na alaeze eluigwe eruwo nso.”+
6 “Gị onwe gị kwesịrị ịlọghachikwute Chineke gị,+ bụ́ onye nwere obiọma,*+ na-ekpe ikpe ziri ezi;+ nweekwa olileanya mgbe niile n’ebe Chineke gị nọ.+
13 Dọwaakwanụ obi unu,+ ọ bụghị uwe unu;+ lọghachikwutenụ Jehova bụ́ Chineke unu, n’ihi na ọ na-eme amara, na-emekwa ebere,+ ọ dịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ obiọma*+ ya dịkwa ukwuu, ọdachi ahụ ga-ewutekwa ya.+