Abụ Ọma 34:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Si n’ihe ọjọọ wezụga onwe gị, mee ihe ọma;+Chọọ udo, chụsookwa ya.+ Aịzaya 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Saanụ ahụ́;+ meenụ onwe unu ka unu dị ọcha;+ wepụnụ omume ọjọọ unu n’ihu m;+ kwụsịnụ ime ihe ọjọọ.+
16 Saanụ ahụ́;+ meenụ onwe unu ka unu dị ọcha;+ wepụnụ omume ọjọọ unu n’ihu m;+ kwụsịnụ ime ihe ọjọọ.+