Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+ Ezikiel 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! A ga-atụnye ya n’ọkụ ka ọ bụrụ nkụ.+ Ọkụ ahụ ga-ere isi ya abụọ, etiti ya achanwụọkwa.+ À ga-eji ya arụ ọrụ ọ bụla?
22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+
4 Lee! A ga-atụnye ya n’ọkụ ka ọ bụrụ nkụ.+ Ọkụ ahụ ga-ere isi ya abụọ, etiti ya achanwụọkwa.+ À ga-eji ya arụ ọrụ ọ bụla?