Abụ Ọma 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ. Aịzaya 66:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụlọ unu pụrụ iwuru m,+ oleekwa ebe ga-abụ ebe izu ike m?”+
4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ.
66 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụlọ unu pụrụ iwuru m,+ oleekwa ebe ga-abụ ebe izu ike m?”+