Diuterọnọmi 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 unu ga-eme ya kpọmkwem ihe ahụ ọ kpara nkata ime nwanne ya,+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+ Esta 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee kwụwa Heman n’osisi+ ahụ ọ kwadebere maka Mọdekaị;+ ọnụma eze wee dajụọ. Ilu 11:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ onye ezi omume ka a na-anapụta ọbụna n’ahụhụ,+ onye ajọ omume na-abatakwa n’ọnọdụ ya.+
19 unu ga-eme ya kpọmkwem ihe ahụ ọ kpara nkata ime nwanne ya,+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+