Nehemaya 9:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ị bụ onye ezi omume+ n’ihe niile dakwasịrị anyị, n’ihi na i mere ihe i mere n’ikwesị ntụkwasị obi,+ ma ọ bụ anyị bụ ndị mere ajọ omume.+
33 Ị bụ onye ezi omume+ n’ihe niile dakwasịrị anyị, n’ihi na i mere ihe i mere n’ikwesị ntụkwasị obi,+ ma ọ bụ anyị bụ ndị mere ajọ omume.+