Daniel 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 anyị emehiewo,+ mee ihe ọjọọ, meekwa ajọ omume ma nupụ isi;+ anyị ahapụwokwa ihe i nyere n’iwu na mkpebi ikpe gị.+
5 anyị emehiewo,+ mee ihe ọjọọ, meekwa ajọ omume ma nupụ isi;+ anyị ahapụwokwa ihe i nyere n’iwu na mkpebi ikpe gị.+