Aịzaya 64:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Obodo nsọ gị niile+ aghọọla ala ịkpa. Zayọn+ aghọọla naanị ala ịkpa, Jeruselem aghọọkwa ebe tọgbọrọ n’efu.+ Abụ Ákwá 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi ugwu Zayọn nke e mere ka ọ tọgbọrọ n’efu;+ nkịta ọhịa na-ejegharị na ya.+
10 Obodo nsọ gị niile+ aghọọla ala ịkpa. Zayọn+ aghọọla naanị ala ịkpa, Jeruselem aghọọkwa ebe tọgbọrọ n’efu.+