1 Ndị Eze 8:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Gee ntị n’arịrịọ ohu gị na-arịọ ka i meere ya amara+ nakwa nke ndị gị Izrel chere ihu n’ebe a na-arịọ; gị onwe gị nọrọkwa n’ebe obibi gị n’eluigwe nụrụ,+ nụrụ ya ma gbaghara.+
30 Gee ntị n’arịrịọ ohu gị na-arịọ ka i meere ya amara+ nakwa nke ndị gị Izrel chere ihu n’ebe a na-arịọ; gị onwe gị nọrọkwa n’ebe obibi gị n’eluigwe nụrụ,+ nụrụ ya ma gbaghara.+