Daniel 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’afọ nke atọ nke ọbụbụeze eze Belshaza,+ mụ onwe m, Daniel, hụrụ ọhụụ mgbe m hụchara nke ahụ m hụrụ ná mmalite.+
8 N’afọ nke atọ nke ọbụbụeze eze Belshaza,+ mụ onwe m, Daniel, hụrụ ọhụụ mgbe m hụchara nke ahụ m hụrụ ná mmalite.+