Jọn 3:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Onye nabatara àmà ya akanyewo akara ya na nke a na Chineke bụ onye eziokwu.+ 2 Ndị Kọrịnt 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na n’agbanyeghị ole nkwa+ Chineke dị, ha abụrụwo Ee site na ya.+ Ya mere, ọ bụkwa site na ya ka a na-asị Chineke “Amen”+ ka e wee site n’ọnụ anyị nye ya otuto.
20 N’ihi na n’agbanyeghị ole nkwa+ Chineke dị, ha abụrụwo Ee site na ya.+ Ya mere, ọ bụkwa site na ya ka a na-asị Chineke “Amen”+ ka e wee site n’ọnụ anyị nye ya otuto.