Matiu 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “N’ihi na mba ga-ebuso mba ọzọ agha,+ alaeze ga-ebusokwa alaeze ọzọ agha,+ a ga-enwekwa ụkọ nri+ na ala ọma jijiji+ n’ebe dị iche iche. Luk 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 n’ihi na ndị a bụ ụbọchị ime ihe e kpere n’ikpe, ka ihe niile e dere wee mezuo.+ Luk 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ha ga-adakwa site n’ihu mma agha, a ga-adọrọkwa ha n’agha laa ná mba niile;+ ndị mba ọzọ ga-azọ Jeruselem ụkwụ, ruo mgbe oge a kara aka+ nke ndị mba ọzọ ga-ezu.
7 “N’ihi na mba ga-ebuso mba ọzọ agha,+ alaeze ga-ebusokwa alaeze ọzọ agha,+ a ga-enwekwa ụkọ nri+ na ala ọma jijiji+ n’ebe dị iche iche.
24 ha ga-adakwa site n’ihu mma agha, a ga-adọrọkwa ha n’agha laa ná mba niile;+ ndị mba ọzọ ga-azọ Jeruselem ụkwụ, ruo mgbe oge a kara aka+ nke ndị mba ọzọ ga-ezu.