1 Samuel 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova wee bịa guzoro n’ebe ahụ kpọọ òkù otú o si kpọọ n’oge ndị nke ọzọ, sị: “Samuel, Samuel!” Samuel wee sị: “Kwuwe, n’ihi na ohu gị na-ege ntị.”+
10 Jehova wee bịa guzoro n’ebe ahụ kpọọ òkù otú o si kpọọ n’oge ndị nke ọzọ, sị: “Samuel, Samuel!” Samuel wee sị: “Kwuwe, n’ihi na ohu gị na-ege ntị.”+