1 Ndị Kọrịnt 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Unu apụghị ịdị na-aṅụ iko Jehova+ na iko ndị mmụọ ọjọọ; unu apụghị ịdị na-eri na “tebụl Jehova”+ na-erikwa na tebụl ndị mmụọ ọjọọ. 1 Timoti 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, okwu nke si n’ike mmụọ nsọ kwuru hoo haa na n’oge ikpeazụ,+ ụfọdụ ga-adapụ+ n’okwukwe, na-aṅa ntị n’okwu nduhie ndị si n’aka mmụọ+ na ozizi ndị mmụọ ọjọọ,+
21 Unu apụghị ịdị na-aṅụ iko Jehova+ na iko ndị mmụọ ọjọọ; unu apụghị ịdị na-eri na “tebụl Jehova”+ na-erikwa na tebụl ndị mmụọ ọjọọ.
4 Otú ọ dị, okwu nke si n’ike mmụọ nsọ kwuru hoo haa na n’oge ikpeazụ,+ ụfọdụ ga-adapụ+ n’okwukwe, na-aṅa ntị n’okwu nduhie ndị si n’aka mmụọ+ na ozizi ndị mmụọ ọjọọ,+