Ezikiel 38:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ị ga-asịkwa: “M ga-agbago buso obodo na-enweghị mgbidi agha.+ M ga-abịakwasị ndị na-enweghị nsogbu, bụ́ ndị bi n’obi iru ala, ha niile bi n’ebe na-enweghị mgbidi,+ ha enweghịdị ihe ntụchi ụzọ na ibo ụzọ.” Ezikiel 38:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ, n’ụbọchị Gọg ga-abata n’ala Izrel,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘na ọnụma m ga-adị ọkụ nke ukwuu.*+
11 Ị ga-asịkwa: “M ga-agbago buso obodo na-enweghị mgbidi agha.+ M ga-abịakwasị ndị na-enweghị nsogbu, bụ́ ndị bi n’obi iru ala, ha niile bi n’ebe na-enweghị mgbidi,+ ha enweghịdị ihe ntụchi ụzọ na ibo ụzọ.”
18 “‘Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ, n’ụbọchị Gọg ga-abata n’ala Izrel,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘na ọnụma m ga-adị ọkụ nke ukwuu.*+