Daniel 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye na-abịa ibuso ya agha ga-eme uche ya, o nweghịkwa onye ga-eguzo n’ihu ya. Ọ ga-eguzokwa n’ala nke Ihe Ịchọ Mma,+ mkpochapụ ga-adịkwa n’aka ya.+
16 Onye na-abịa ibuso ya agha ga-eme uche ya, o nweghịkwa onye ga-eguzo n’ihu ya. Ọ ga-eguzokwa n’ala nke Ihe Ịchọ Mma,+ mkpochapụ ga-adịkwa n’aka ya.+