Ndị Rom 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Kama, ọ bụ onye bụ́ onye Juu n’obi bụ onye Juu,+ úgwù e biri ya bụkwa n’obi+ site na mmụọ, ọ bụghị site n’iwu e dere ede.+ Otuto+ onye ahụ na-abịa, ọ bụghị site n’aka mmadụ, kama site n’aka Chineke.+ Ndị Galeshia 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+ Ndị Galeshia 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị niile ga-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị site n’ụkpụrụ omume a, ka udo na ebere dịkwasị ha, dịkwasịkwa Izrel nke Chineke.+
29 Kama, ọ bụ onye bụ́ onye Juu n’obi bụ onye Juu,+ úgwù e biri ya bụkwa n’obi+ site na mmụọ, ọ bụghị site n’iwu e dere ede.+ Otuto+ onye ahụ na-abịa, ọ bụghị site n’aka mmadụ, kama site n’aka Chineke.+
29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+
16 Ndị niile ga-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị site n’ụkpụrụ omume a, ka udo na ebere dịkwasị ha, dịkwasịkwa Izrel nke Chineke.+