Ilu 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ncheta a na-echeta onye ezi omume ga-ewetara ya ngọzi,+ ma aha ndị ajọ omume ga-ere ure.+ Matiu 24:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 ọ ga-enyekwa ya oké ahụhụ+ ma nye ya òkè ya n’ebe ndị ihu abụọ nọ. N’ebe ahụ ka ọ ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.+ Matiu 25:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị a ga-anwụ ọnwụ ebighị ebi,+ ma ndị ezi omume ga-enweta ndụ ebighị ebi.”+
51 ọ ga-enyekwa ya oké ahụhụ+ ma nye ya òkè ya n’ebe ndị ihu abụọ nọ. N’ebe ahụ ka ọ ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.+