Jeremaya 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ‘Ọ bụ m ji ike m dị ukwuu+ na ogwe aka m gbatịrị agbatị+ kee ụwa,+ mmadụ+ na anụmanụ+ ndị nọ n’elu ụwa; enyewokwa m ya onye ziri ezi n’anya m.+
5 ‘Ọ bụ m ji ike m dị ukwuu+ na ogwe aka m gbatịrị agbatị+ kee ụwa,+ mmadụ+ na anụmanụ+ ndị nọ n’elu ụwa; enyewokwa m ya onye ziri ezi n’anya m.+