Jeremaya 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jeruselem, sachapụ ihe ọjọọ n’obi gị, ka e wee zọpụta gị.+ Ruo ole mgbe ka ị ga na-eche echiche na-ezighị ezi?+ Jeremaya 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 iko ị na-akwa+ na ubé ị na-ebe dị ka ịnyịnya,+ omume rụrụ arụ ị na-eme n’ịgba akwụna. Ahụwo m ihe arụ gị+ n’elu ugwu nta ndị dị n’ọhịa. Ahụhụ ga-adịrị gị, Jeruselem! Ị pụghị ịdị ọcha+—ọ̀ bụ ruo ole mgbe?”+
14 Jeruselem, sachapụ ihe ọjọọ n’obi gị, ka e wee zọpụta gị.+ Ruo ole mgbe ka ị ga na-eche echiche na-ezighị ezi?+
27 iko ị na-akwa+ na ubé ị na-ebe dị ka ịnyịnya,+ omume rụrụ arụ ị na-eme n’ịgba akwụna. Ahụwo m ihe arụ gị+ n’elu ugwu nta ndị dị n’ọhịa. Ahụhụ ga-adịrị gị, Jeruselem! Ị pụghị ịdị ọcha+—ọ̀ bụ ruo ole mgbe?”+