Ezikiel 28:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Nwa nke mmadụ, bụọ abụ iru uju banyere eze Taya,+ sị ya, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “‘“Ị bụ onye e ji ama atụ, i jupụtara n’amamihe,+ zuokwa okè n’ịma mma.+
12 “Nwa nke mmadụ, bụọ abụ iru uju banyere eze Taya,+ sị ya, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “‘“Ị bụ onye e ji ama atụ, i jupụtara n’amamihe,+ zuokwa okè n’ịma mma.+