Abụ Ọma 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma mụ onwe m—ọ bụ gị, Jehova, ka m tụkwasịrị obi.+Asịwo m: “Ị bụ Chineke m.”+ Aịzaya 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee sị: “Biko, geenụ ntị, unu ụlọ Devid. Ọ̀ bụ ntakịrị ihe n’anya unu na unu na-eme ka ike gwụ ndị mmadụ, nke na unu ga-emekwa ka ike gwụ Chineke m?+ Maịka 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma mụ onwe m, m ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere Chineke nke nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+
13 O wee sị: “Biko, geenụ ntị, unu ụlọ Devid. Ọ̀ bụ ntakịrị ihe n’anya unu na unu na-eme ka ike gwụ ndị mmadụ, nke na unu ga-emekwa ka ike gwụ Chineke m?+
7 Ma mụ onwe m, m ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere Chineke nke nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+