1 Ndị Eze 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ịlaịja wee bịakwute ìgwè mmadụ ahụ dum wee sị ha: “Ruo ole mgbe ka unu ga na-enwe echiche abụọ dị iche?+ Ọ bụrụ na ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke, sowenụ ya;+ ma ọ bụrụ na ọ bụ Bel, sowenụ ya.” Ha azaghị ya ihe ọ bụla. Zefanaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 bipụkwa ndị na-anọ n’elu ụlọ akpọrọ ìgwè ihe ndị dị n’eluigwe isiala,+ nakwa ndị na-akpọ isiala,+ bụ́ ndị na-aṅụrụ Jehova iyi+ ma jiri Malkam na-aṅụ iyi;+
21 Ịlaịja wee bịakwute ìgwè mmadụ ahụ dum wee sị ha: “Ruo ole mgbe ka unu ga na-enwe echiche abụọ dị iche?+ Ọ bụrụ na ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke, sowenụ ya;+ ma ọ bụrụ na ọ bụ Bel, sowenụ ya.” Ha azaghị ya ihe ọ bụla.
5 bipụkwa ndị na-anọ n’elu ụlọ akpọrọ ìgwè ihe ndị dị n’eluigwe isiala,+ nakwa ndị na-akpọ isiala,+ bụ́ ndị na-aṅụrụ Jehova iyi+ ma jiri Malkam na-aṅụ iyi;+