Ilu 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye na-akwadosi ezi omume ike ga-enweta ndụ,+ ma onye na-achụso ihe ọjọọ ga-ewetara onwe ya ọnwụ.+ Jems 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A na-aghakwa mkpụrụ+ nke ezi omume+ n’ebe udo+ dị maka ndị na-eme udo.+
19 Onye na-akwadosi ezi omume ike ga-enweta ndụ,+ ma onye na-achụso ihe ọjọọ ga-ewetara onwe ya ọnwụ.+