Abụ Ọma 50:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Biko, ghọtanụ ihe a, unu ndị na-echefu Chineke,+Ka m wee ghara ịdọri unu n’enweghị onye ga-anapụta unu.+ Hosia 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na m ga-adị ka nwa ọdụm nye Ifrem,+ m ga-adịkwa ka nwa ọdụm tojuru etoju nye ụlọ Juda. Mụ onwe m ga-adọgbu ha, m ga-agakwa buru ha, ọ dịghịkwa onye ga-anapụta ha.+
22 Biko, ghọtanụ ihe a, unu ndị na-echefu Chineke,+Ka m wee ghara ịdọri unu n’enweghị onye ga-anapụta unu.+
14 N’ihi na m ga-adị ka nwa ọdụm nye Ifrem,+ m ga-adịkwa ka nwa ọdụm tojuru etoju nye ụlọ Juda. Mụ onwe m ga-adọgbu ha, m ga-agakwa buru ha, ọ dịghịkwa onye ga-anapụta ha.+